Ọnụ Ọgụgụ 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Meere onwe gị opi+ ọlaọcha abụọ. Ị ga-akpụ ha akpụ, ị ga-ejikwa ha na-akpọkọta+ nzukọ ahụ, na-emekwa ka ha kwalie. Ọnụ Ọgụgụ 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ bụrụ na unu na-ebuso onye mmegbu agha n’ala unu, bụ́ onye na-awakpo unu,+ unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha,+ a ga-echetakwa unu n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, e wee zọpụta unu n’aka ndị iro unu.+
2 “Meere onwe gị opi+ ọlaọcha abụọ. Ị ga-akpụ ha akpụ, ị ga-ejikwa ha na-akpọkọta+ nzukọ ahụ, na-emekwa ka ha kwalie.
9 “Ọ bụrụ na unu na-ebuso onye mmegbu agha n’ala unu, bụ́ onye na-awakpo unu,+ unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha,+ a ga-echetakwa unu n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, e wee zọpụta unu n’aka ndị iro unu.+