Ọnụ Ọgụgụ 31:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mosis wee dunye otu puku otu puku mmadụ ahụ si n’ebo nke ọ bụla agha, ha na Finihas+ nwa Elieza onye nchụàjà. Finihas bu arịa ndị dị nsọ na opi agha.+
6 Mosis wee dunye otu puku otu puku mmadụ ahụ si n’ebo nke ọ bụla agha, ha na Finihas+ nwa Elieza onye nchụàjà. Finihas bu arịa ndị dị nsọ na opi agha.+