1 Ihe E Mere 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+ 1 Ihe E Mere 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 tinyere puku mmadụ anọ ndị ga-abụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na puku mmadụ anọ ndị na-eji ngwá egwú enye Jehova otuto,+ bụ́ ngwá egwú+ Devid kwuru banyere ha, sị, “Emere m ha maka iji ha na-enye otuto.” 2 Ihe E Mere 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka nke a na-eme, o mere ka ndị Livaị+ jiri ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ guzoro n’ụlọ Jehova, dị ka Devid+ na Gad+ bụ́ onye ọhụụ eze nakwa Netan+ onye amụma nyere n’iwu, n’ihi na ọ bụ Jehova nyere iwu ahụ site n’ọnụ ndị amụma ya.+
31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+
5 tinyere puku mmadụ anọ ndị ga-abụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na puku mmadụ anọ ndị na-eji ngwá egwú enye Jehova otuto,+ bụ́ ngwá egwú+ Devid kwuru banyere ha, sị, “Emere m ha maka iji ha na-enye otuto.”
25 Ka nke a na-eme, o mere ka ndị Livaị+ jiri ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ guzoro n’ụlọ Jehova, dị ka Devid+ na Gad+ bụ́ onye ọhụụ eze nakwa Netan+ onye amụma nyere n’iwu, n’ihi na ọ bụ Jehova nyere iwu ahụ site n’ọnụ ndị amụma ya.+