1 Ihe E Mere 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze. 2 Ihe E Mere 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ ebe e si arịgo n’ụlọ Jehova nakwa ebe e si arịgo+ n’ụlọ eze,+ jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ akwara+ maka ndị na-abụ abụ,+ a hụtụbeghị ụdị ha n’ala Juda. Abụ Ọma 149:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ha jiri ịgba egwú too aha ya.+Ka ha were obere ịgbà na ụbọ akwara bụkuo ya abụ olu ụtọ.+
6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze.
11 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ ebe e si arịgo n’ụlọ Jehova nakwa ebe e si arịgo+ n’ụlọ eze,+ jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ akwara+ maka ndị na-abụ abụ,+ a hụtụbeghị ụdị ha n’ala Juda.