Ọpụpụ 28:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “Ị ga-emere ụmụ ndị ikom Erọn uwe mwụda,+ ị ga-emekwara ha ákwà a na-eke n’úkwù, ị ga-emekwara ha ákwà a na-afụ n’isi+ iji mee ka ha nwee ùgwù nakwa iji chọọ ha mma.+ 1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.
40 “Ị ga-emere ụmụ ndị ikom Erọn uwe mwụda,+ ị ga-emekwara ha ákwà a na-eke n’úkwù, ị ga-emekwara ha ákwà a na-afụ n’isi+ iji mee ka ha nwee ùgwù nakwa iji chọọ ha mma.+
18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.