Ọpụpụ 39:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọzọ, ha ji ezigbo eri linin kwee uwe mwụda dị iche iche,+ ndị onye na-ekwe ákwà kwere, maka Erọn na ụmụ ya ndị ikom, Levitikọs 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee kpọta ụmụ Erọn nso+ yiwe ha uwe mwụda ma kee ha ákwà n’úkwù,+ fụọkwa ha ákwà a na-afụ n’isi,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu. 1 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel nọ na-eje ozi+ n’ihu Jehova mgbe ọ bụ nwa okoro. Ọ na-eyi efọd e ji ákwà linin mee.+
27 Ọzọ, ha ji ezigbo eri linin kwee uwe mwụda dị iche iche,+ ndị onye na-ekwe ákwà kwere, maka Erọn na ụmụ ya ndị ikom,
13 Mozis wee kpọta ụmụ Erọn nso+ yiwe ha uwe mwụda ma kee ha ákwà n’úkwù,+ fụọkwa ha ákwà a na-afụ n’isi,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.