Ọpụpụ 29:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ị ga-akpọta ụmụ ya ndị ikom wee yiwe ha uwe mwụda ahụ.+ Ọpụpụ 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 I mesịa, ị ga-akpọta ụmụ ya, ị ga-eyiwekwa ha uwe mwụda.+