Levitikọs 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee kpọta ụmụ Erọn nso+ yiwe ha uwe mwụda ma kee ha ákwà n’úkwù,+ fụọkwa ha ákwà a na-afụ n’isi,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
13 Mozis wee kpọta ụmụ Erọn nso+ yiwe ha uwe mwụda ma kee ha ákwà n’úkwù,+ fụọkwa ha ákwà a na-afụ n’isi,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.