Ọpụpụ 28:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “Ị ga-emere ụmụ ndị ikom Erọn uwe mwụda,+ ị ga-emekwara ha ákwà a na-eke n’úkwù, ị ga-emekwara ha ákwà a na-afụ n’isi+ iji mee ka ha nwee ùgwù nakwa iji chọọ ha mma.+
40 “Ị ga-emere ụmụ ndị ikom Erọn uwe mwụda,+ ị ga-emekwara ha ákwà a na-eke n’úkwù, ị ga-emekwara ha ákwà a na-afụ n’isi+ iji mee ka ha nwee ùgwù nakwa iji chọọ ha mma.+