Ọpụpụ 39:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 jirikwa ezigbo eri linin kwee ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà ịchọ mma a na-afụ n’isi+ na uwe úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee, Levitikọs 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee kpọta ụmụ Erọn nso+ yiwe ha uwe mwụda ma kee ha ákwà n’úkwù,+ fụọkwa ha ákwà a na-afụ n’isi,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
28 jirikwa ezigbo eri linin kwee ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà ịchọ mma a na-afụ n’isi+ na uwe úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,
13 Mozis wee kpọta ụmụ Erọn nso+ yiwe ha uwe mwụda ma kee ha ákwà n’úkwù,+ fụọkwa ha ákwà a na-afụ n’isi,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.