Levitikọs 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye nchụàjà ga-eyiri uwe linin+ o ji arụ ọrụ nchụàjà, yirikwa uwe úkwù*+ yichie ọtọ ya. Ọ ga-ekpopụzi ntụ*+ si n’àjà a na-esu ọkụ nke ọkụ repịara n’ebe ịchụàjà ma kposa ya n’akụkụ ebe ịchụàjà.
10 Onye nchụàjà ga-eyiri uwe linin+ o ji arụ ọrụ nchụàjà, yirikwa uwe úkwù*+ yichie ọtọ ya. Ọ ga-ekpopụzi ntụ*+ si n’àjà a na-esu ọkụ nke ọkụ repịara n’ebe ịchụàjà ma kposa ya n’akụkụ ebe ịchụàjà.