Levitikọs 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na mkpụrụ obi nke ụdị anụ ọ bụla bụ ọbara ya, mkpụrụ obi ya dị n’ọbara ya. Ọ bụ ya mere m ji gwa ụmụ Izrel, sị: “Unu erila ọbara nke ụdị anụ ọ bụla, n’ihi na mkpụrụ obi nke ụdị anụ ọ bụla bụ ọbara ya.+ A ga-ebipụ onye ọ bụla riri ya.”+
14 N’ihi na mkpụrụ obi nke ụdị anụ ọ bụla bụ ọbara ya, mkpụrụ obi ya dị n’ọbara ya. Ọ bụ ya mere m ji gwa ụmụ Izrel, sị: “Unu erila ọbara nke ụdị anụ ọ bụla, n’ihi na mkpụrụ obi nke ụdị anụ ọ bụla bụ ọbara ya.+ A ga-ebipụ onye ọ bụla riri ya.”+