Jenesis 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Noa wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà,+ werekwa ụfọdụ n’ime anụ niile dị ọcha+ nakwa ụfọdụ n’ime anụ ufe niile dị ọcha+ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ.+ Ọpụpụ 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị ga-esure ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ+ nke na-esi ísì ụtọ+ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
20 Noa wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà,+ werekwa ụfọdụ n’ime anụ niile dị ọcha+ nakwa ụfọdụ n’ime anụ ufe niile dị ọcha+ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ.+
18 Ị ga-esure ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ+ nke na-esi ísì ụtọ+ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.