Jenesis 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị ya: “Biko, kpọrọ nwa gị nwoke, nwa ị mụrụ naanị ya, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ bụ́ Aịzik,+ gaa n’ala Moraya,+ nọrọkwa n’ebe ahụ chụọ ya dị ka àjà nsure ọkụ n’otu n’ime ugwu m ga-akpọrọ gị aha.”+ Levitikọs 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.
2 O wee sị ya: “Biko, kpọrọ nwa gị nwoke, nwa ị mụrụ naanị ya, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ bụ́ Aịzik,+ gaa n’ala Moraya,+ nọrọkwa n’ebe ahụ chụọ ya dị ka àjà nsure ọkụ n’otu n’ime ugwu m ga-akpọrọ gị aha.”+
24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.