Ndị Ikpe 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si n’oké nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Ma mmụọ ozi Jehova pụrụ, ọ hụghịkwa ya ọzọ. 1 Ndị Eze 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọkụ+ nke Jehova wee daa repịa àjà nsure ọkụ+ ahụ na nkụ ahụ na nkume ndị ahụ na ájá, ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+ 1 Ihe E Mere 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo. O wee kpọkuo Jehova,+ bụ́ onye zara ya site n’ọkụ+ nke si n’eluigwe daa n’elu ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ. 2 Ihe E Mere 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ozugbo Sọlọmọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe daa+ wee rechapụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ+ na àjà nkịtị, ebube Jehova+ wee jupụta n’ụlọ ahụ.
21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si n’oké nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Ma mmụọ ozi Jehova pụrụ, ọ hụghịkwa ya ọzọ.
38 Ọkụ+ nke Jehova wee daa repịa àjà nsure ọkụ+ ahụ na nkụ ahụ na nkume ndị ahụ na ájá, ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+
26 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo. O wee kpọkuo Jehova,+ bụ́ onye zara ya site n’ọkụ+ nke si n’eluigwe daa n’elu ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ.
7 Ozugbo Sọlọmọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe daa+ wee rechapụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ+ na àjà nkịtị, ebube Jehova+ wee jupụta n’ụlọ ahụ.