Diuterọnọmi 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama ọ bụ n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo gị ka ị ga-achụ àjà nsure ọkụ gị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ị ga-eme ihe niile m na-enye gị n’iwu.+
14 Kama ọ bụ n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo gị ka ị ga-achụ àjà nsure ọkụ gị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ị ga-eme ihe niile m na-enye gị n’iwu.+