Ọpụpụ 29:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-eri+ anụ ebule ahụ na achịcha ahụ dị n’ime nkata ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Levitikọs 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Gịnị mere na unu erighị anụ àjà mmehie ahụ n’ebe dị nsọ,+ ebe ọ bụ ihe kasị nsọ, o nyewokwa ya unu ka unu wee na-aza ajụjụ maka njehie nke nzukọ a iji na-ekpuchiri ha mmehie n’ihu Jehova?+ 1 Ndị Kọrịnt 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà? Ndị Galeshia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+
32 Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-eri+ anụ ebule ahụ na achịcha ahụ dị n’ime nkata ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
17 “Gịnị mere na unu erighị anụ àjà mmehie ahụ n’ebe dị nsọ,+ ebe ọ bụ ihe kasị nsọ, o nyewokwa ya unu ka unu wee na-aza ajụjụ maka njehie nke nzukọ a iji na-ekpuchiri ha mmehie n’ihu Jehova?+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?
6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+