3 Ị ga-arụ ite ya maka ikpopụ ntụ nke ya na abụba gwakọtara, rụọkwa shọvel ya, na ọkwá ya, na ndụdụ ya, na ihe ịgụ ọkụ ya; ị ga-eji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+
12 “Ọ ga-ewere ihe ịgụ ọkụ+ nke a gụjuru icheku ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, tinyere ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ o kpojuru aka ya abụọ,+ ọ ga-ewebatakwa ha n’ime ákwà mgbochi ahụ.+