Levitikọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-ebikwasịkwa aka n’isi anụ àjà nsure ọkụ ahụ, a ga-anabatakwa ya nke ọma+ iji kpuchiere ya mmehie ya.+ Levitikọs 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ọ bụrụ na anụ ọ ga-eweta maka àjà nsure ọkụ ga-esi n’ìgwè ewu na atụrụ,+ n’ụmụ ebule ma ọ bụ ewu, ọ ga-eweta oké,+ nke ahụ́ dị mma.+
4 Ọ ga-ebikwasịkwa aka n’isi anụ àjà nsure ọkụ ahụ, a ga-anabatakwa ya nke ọma+ iji kpuchiere ya mmehie ya.+
10 “‘Ọ bụrụ na anụ ọ ga-eweta maka àjà nsure ọkụ ga-esi n’ìgwè ewu na atụrụ,+ n’ụmụ ebule ma ọ bụ ewu, ọ ga-eweta oké,+ nke ahụ́ dị mma.+