Ọpụpụ 40:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ahu, o bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi+ ahụ ka a ghara ịbịa igbe ihe àmà+ ahụ nso, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu. Ndị Hibru 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anyị nwere olileanya a+ dị ka arịlịka maka mkpụrụ obi. Ọ bụ nke e ji n’aka, nke guzosikwara ike. Ọ na-abanyekwa n’ime ákwà mgbochi ahụ,+ Ndị Hibru 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma n’azụ ákwà mgbochi nke abụọ ahụ,+ e nwere nkebi dị n’ụlọikwuu ahụ nke a kpọrọ “Ebe Kasị Nsọ.”+ Ndị Hibru 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+
21 Mgbe ahu, o bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi+ ahụ ka a ghara ịbịa igbe ihe àmà+ ahụ nso, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
19 Anyị nwere olileanya a+ dị ka arịlịka maka mkpụrụ obi. Ọ bụ nke e ji n’aka, nke guzosikwara ike. Ọ na-abanyekwa n’ime ákwà mgbochi ahụ,+
20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+