Levitikọs 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-ebikwasị aka n’isi+ anụ ahụ ọ ga-eji chụọ àjà, a ga-egbukwa+ ya n’ihu ụlọikwuu nzute; ụmụ Erọn ga-efesakwa ọbara ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.
8 Ọ ga-ebikwasị aka n’isi+ anụ ahụ ọ ga-eji chụọ àjà, a ga-egbukwa+ ya n’ihu ụlọikwuu nzute; ụmụ Erọn ga-efesakwa ọbara ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.