Levitikọs 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nchụàjà ga-esure ya n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri,+ bụ́ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova. Ọnụ Ọgụgụ 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee gwa Kora na ndị niile ya na ha zukọtara, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ nke ya+ na onye dị nsọ+ na onye ga na-abịa ya nso,+ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso.
11 Onye nchụàjà ga-esure ya n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri,+ bụ́ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.
5 O wee gwa Kora na ndị niile ya na ha zukọtara, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ nke ya+ na onye dị nsọ+ na onye ga na-abịa ya nso,+ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso.