Ọpụpụ 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-edebe ya n’ihu ákwà mgbochi ahụ nke dị nso n’igbe ihe àmà ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi nke e ji kpuchie Ihe Àmà ahụ, bụ́ ebe m ga-apụta ìhè n’ihu gị.+ Ndị Hibru 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+
6 Ị ga-edebe ya n’ihu ákwà mgbochi ahụ nke dị nso n’igbe ihe àmà ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi nke e ji kpuchie Ihe Àmà ahụ, bụ́ ebe m ga-apụta ìhè n’ihu gị.+
20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+