Levitikọs 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Gwa Erọn, sị, ‘Ọ dịghị onye ọ bụla nwere nkwarụ+ n’ime mkpụrụ gị n’ọgbọ ha niile ga-abịa nso ịchụ ihe oriri Chineke ya n’àjà.+
17 “Gwa Erọn, sị, ‘Ọ dịghị onye ọ bụla nwere nkwarụ+ n’ime mkpụrụ gị n’ọgbọ ha niile ga-abịa nso ịchụ ihe oriri Chineke ya n’àjà.+