Ọnụ Ọgụgụ 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ime ụmụ Josef:+ n’ebo Ifrem,+ Elishama nwa Amaịhọd; n’ebo Manase,+ Gameliel nwa Pedazọ; Ọnụ Ọgụgụ 7:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 N’ụbọchị nke asatọ, onyeisi ụmụ Manase, bụ́ Gameliel+ nwa Pedazọ, wetara nke ya. Ọnụ Ọgụgụ 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onyeisi ndị agha nke ebo ụmụ Manase+ bụ Gameliel+ nwa Pedazọ.