Joshụa 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+ Ndị Ikpe 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ̀ bụ gị ka Belak nwa Zipọ, bụ́ eze Moab,+ mma? Ò nwere mgbe o sesara ndị Izrel okwu, ka ò nwere mgbe o busoro ha agha?
9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+
25 Ọ̀ bụ gị ka Belak nwa Zipọ, bụ́ eze Moab,+ mma? Ò nwere mgbe o sesara ndị Izrel okwu, ka ò nwere mgbe o busoro ha agha?