Ọnụ Ọgụgụ 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a, gbara lawa n’obodo gị. Ekwuru m na aghaghị m ịkwanyere gị ùgwù,+ ma, lee! Jehova egbochiwo gị inweta nkwanye ùgwù.” Ilu 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye ajọ omume ga-anara ọbụna ngarị e wepụtara n’obi uwe+ iji gbagọọ ụzọ ikpe ziri ezi.+
11 Ugbu a, gbara lawa n’obodo gị. Ekwuru m na aghaghị m ịkwanyere gị ùgwù,+ ma, lee! Jehova egbochiwo gị inweta nkwanye ùgwù.”