Ọnụ Ọgụgụ 24:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ugbu a, lawa n’ụlọ gị ozugbo. Ebu m n’obi ịkwụ gị ezigbo ụgwọ,+ ma Jehova egbochiela gị inweta ụgwọ m gaara akwụ gị.”
11 Ugbu a, lawa n’ụlọ gị ozugbo. Ebu m n’obi ịkwụ gị ezigbo ụgwọ,+ ma Jehova egbochiela gị inweta ụgwọ m gaara akwụ gị.”