Ọnụ Ọgụgụ 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a, gbara lawa n’obodo gị. Ekwuru m na aghaghị m ịkwanyere gị ùgwù,+ ma, lee! Jehova egbochiwo gị inweta nkwanye ùgwù.”
11 Ugbu a, gbara lawa n’obodo gị. Ekwuru m na aghaghị m ịkwanyere gị ùgwù,+ ma, lee! Jehova egbochiwo gị inweta nkwanye ùgwù.”