Ọnụ Ọgụgụ 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Belam zara ndị na-ejere Belak ozi, sị: “Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova bụ́ Chineke m wee mee ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu.+ Malakaị 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “N’ihi na abụ m Jehova; adịghị m agbanwe agbanwe.+ Unu onwe unu bụ ụmụ Jekọb; unu anwụchabeghị.+
18 Ma Belam zara ndị na-ejere Belak ozi, sị: “Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova bụ́ Chineke m wee mee ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu.+