2 Samuel 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ka a kpọnye anyị mmadụ asaa n’ime ụmụ ya ndị ikom;+ anyị ga-agba ozu ha n’anwụ+ n’ihu Jehova n’ime Gibia+ nke Sọl, onye Jehova họọrọ.”+ Eze wee sị: “Mụ onwe m ga-akpọnye unu ha.”
6 ka a kpọnye anyị mmadụ asaa n’ime ụmụ ya ndị ikom;+ anyị ga-agba ozu ha n’anwụ+ n’ihu Jehova n’ime Gibia+ nke Sọl, onye Jehova họọrọ.”+ Eze wee sị: “Mụ onwe m ga-akpọnye unu ha.”