Diuterọnọmi 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Anya gị agaghị eme ebere:+ mkpụrụ obi ga-alara mkpụrụ obi, anya alaara anya, ezé alaara ezé, aka alaara aka, ụkwụ alaara ụkwụ.+ Abụ Ọma 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na, mgbe ọ na-achọ ndị na-awụfu ọbara,+ ọ ga-echeta ndị nọ n’ahụhụ;+Ọ dịghị ihe ga-eme ka o chefuo mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+
21 Anya gị agaghị eme ebere:+ mkpụrụ obi ga-alara mkpụrụ obi, anya alaara anya, ezé alaara ezé, aka alaara aka, ụkwụ alaara ụkwụ.+
12 N’ihi na, mgbe ọ na-achọ ndị na-awụfu ọbara,+ ọ ga-echeta ndị nọ n’ahụhụ;+Ọ dịghị ihe ga-eme ka o chefuo mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+