15 “Deba aha ụmụ ndị ikom Livaị n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ị ga-edeba aha nwoke ọ bụla n’akwụkwọ+ malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe.”
7 N’ihi na ndị Livaị enweghị òkè n’etiti unu,+ n’ihi na ọrụ nchụàjà Jehova bụ ihe nketa ha;+ Gad na Ruben+ na ọkara ebo Manase+ enwetawo ihe nketa ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, bụ́ nke Mozis ohu Jehova nyere ha.”+