Ọnụ Ọgụgụ 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị bụ́ ezinụlọ Kohat bụ ezinụlọ ụmụ Amram na ezinụlọ ụmụ Izha na ezinụlọ ụmụ Hibrọn na ezinụlọ ụmụ Ọziel. Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ụmụ Kohat.+ 1 Ihe E Mere 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ Kohat bụ Amram+ na Izha+ na Hibrọn+ nakwa Ọziel.+
27 Ndị bụ́ ezinụlọ Kohat bụ ezinụlọ ụmụ Amram na ezinụlọ ụmụ Izha na ezinụlọ ụmụ Hibrọn na ezinụlọ ụmụ Ọziel. Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ụmụ Kohat.+