Ọpụpụ 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ụmụ ndị ikom Ọziel bụ Mishel na Elzefan na Sitraị.+ Levitikọs 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mozis wee kpọọ Mishel na Elzefan, bụ́ ụmụ Ọziel,+ nwanne nna Erọn, wee sị ha: “Bịanụ nso, sinụ n’ihu ebe nsọ a buru ụmụnne unu gaa ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.”+ 1 Ihe E Mere 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ime ụmụ Ọziel,+ ọ kpọkọtara Aminadab bụ́ onyeisi na ụmụnne ya, otu narị mmadụ na iri na abụọ.
4 Mozis wee kpọọ Mishel na Elzefan, bụ́ ụmụ Ọziel,+ nwanne nna Erọn, wee sị ha: “Bịanụ nso, sinụ n’ihu ebe nsọ a buru ụmụnne unu gaa ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.”+