Ọpụpụ 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ụmụ ndị ikom Kora bụ Asịa na Elkena na Abayasaf.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ndị si n’agbụrụ Kora.+ 1 Ihe E Mere 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eje ozi, ha na ụmụ ha: Site n’ụmụ Kohat, Himan+ onye ọbụ abụ, nwa Joel,+ nwa Samuel,+ 1 Ihe E Mere 6:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 nwa Tehat, nwa Asia, nwa Ebayasaf,+ nwa Kora,+
33 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eje ozi, ha na ụmụ ha: Site n’ụmụ Kohat, Himan+ onye ọbụ abụ, nwa Joel,+ nwa Samuel,+