Levitikọs 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ewetala ihe ọ bụla nwere nkwarụ,+ n’ihi na ọ gaghị eme ka unu nweta ihu ọma. Levitikọs 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dịghị nke ọ bụla kpuru ìsì ma ọ bụ nke ọkpụkpụ gbajiri ma ọ bụ nke nwere apa ma ọ bụ ákpụ̀ ma ọ bụ akpụkpa ma ọ bụ ọkpụisi eri ngo+ unu ga-ewetara Jehova, unu agaghịkwa esi na ha suree àjà a na-esure n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà nye Jehova. Diuterọnọmi 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụkwa na o nwere nkwarụ, daa ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì, ajọ nkwarụ ọ bụla, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+
22 Ọ dịghị nke ọ bụla kpuru ìsì ma ọ bụ nke ọkpụkpụ gbajiri ma ọ bụ nke nwere apa ma ọ bụ ákpụ̀ ma ọ bụ akpụkpa ma ọ bụ ọkpụisi eri ngo+ unu ga-ewetara Jehova, unu agaghịkwa esi na ha suree àjà a na-esure n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà nye Jehova.
21 Ọ bụrụkwa na o nwere nkwarụ, daa ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì, ajọ nkwarụ ọ bụla, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+