Ọnụ Ọgụgụ 4:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise, ndị niile sonyere n’ìgwè na-eje ozi ije ozi n’ụlọikwuu nzute,+ Ọnụ Ọgụgụ 4:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, wee dịrị puku abụọ, narị isii na iri atọ.+
39 malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise, ndị niile sonyere n’ìgwè na-eje ozi ije ozi n’ụlọikwuu nzute,+
40 ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, wee dịrị puku abụọ, narị isii na iri atọ.+