Ọnụ Ọgụgụ 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 malite ná ndị gbara afọ iri atọ+ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile na-esonye n’ìgwè na-eje ozi,+ ịrụ ọrụ n’ụlọikwuu nzute. Ọnụ Ọgụgụ 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ị ga-edeba aha ha n’akwụkwọ+ malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise, ndị niile ga-esonye n’ìgwè na-eje ozi iji na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.
3 malite ná ndị gbara afọ iri atọ+ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile na-esonye n’ìgwè na-eje ozi,+ ịrụ ọrụ n’ụlọikwuu nzute.
23 Ị ga-edeba aha ha n’akwụkwọ+ malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise, ndị niile ga-esonye n’ìgwè na-eje ozi iji na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.