1 Ihe E Mere 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E wee gụọ ndị Livaị ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri atọ gbagowe;+ ọnụ ọgụgụ ndị ikom niile, n’otu n’otu, dị puku iri atọ na asatọ. Luk 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jizọs dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ọrụ ya.+ Ọ bụkwa, dị ka e chere,nwa+ Josef,+nwa Hilaị,
3 E wee gụọ ndị Livaị ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri atọ gbagowe;+ ọnụ ọgụgụ ndị ikom niile, n’otu n’otu, dị puku iri atọ na asatọ.
23 Jizọs dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ọrụ ya.+ Ọ bụkwa, dị ka e chere,nwa+ Josef,+nwa Hilaị,