Matiu 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jekọb amụọ Josef di Meri, bụ́ onye mụrụ Jizọs,+ onye a na-akpọ Kraịst.+ Luk 1:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mmụọ ozi ahụ zara ya, sị: “Mmụọ nsọ+ ga-abịakwasị gị, ike nke Onye Kasị Elu ga-ekpuchikwa gị. N’ihi nke ahụ, a ga-akpọ onye ahụ a ga-amụ onye nsọ,+ Ọkpara Chineke.+ Luk 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha niile wee malite ịgba àmà dị mma banyere ya, okwu ọma+ ndị si n’ọnụ ya na-apụta tụkwara ha n’anya, ha wee na-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+ Jọn 6:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 ha wee malite ịsị:+ “Onye a ọ́ bụghị Jizọs nwa Josef,+ onye anyị maara nna ya na nne ya? Olee ihe mere o ji na-asị ugbu a: ‘Esi m n’eluigwe bịa’?”
35 Mmụọ ozi ahụ zara ya, sị: “Mmụọ nsọ+ ga-abịakwasị gị, ike nke Onye Kasị Elu ga-ekpuchikwa gị. N’ihi nke ahụ, a ga-akpọ onye ahụ a ga-amụ onye nsọ,+ Ọkpara Chineke.+
22 Ha niile wee malite ịgba àmà dị mma banyere ya, okwu ọma+ ndị si n’ọnụ ya na-apụta tụkwara ha n’anya, ha wee na-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+
42 ha wee malite ịsị:+ “Onye a ọ́ bụghị Jizọs nwa Josef,+ onye anyị maara nna ya na nne ya? Olee ihe mere o ji na-asị ugbu a: ‘Esi m n’eluigwe bịa’?”