Matiu 13:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà ahụ?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri, ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị ikom abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas? Mak 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà ahụ,+ nwa Meri+ nakwa nwanne Jems+ na Josef na Judas na Saịmọn?+ Ọ̀ bụkwa na anyị na ụmụnne ya ndị inyom anọghị n’ebe a?” Ha wee malite ịsụ ngọngọ n’ihi ya.+ Luk 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha niile wee malite ịgba àmà dị mma banyere ya, okwu ọma+ ndị si n’ọnụ ya na-apụta tụkwara ha n’anya, ha wee na-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+
55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà ahụ?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri, ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị ikom abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?
3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà ahụ,+ nwa Meri+ nakwa nwanne Jems+ na Josef na Judas na Saịmọn?+ Ọ̀ bụkwa na anyị na ụmụnne ya ndị inyom anọghị n’ebe a?” Ha wee malite ịsụ ngọngọ n’ihi ya.+
22 Ha niile wee malite ịgba àmà dị mma banyere ya, okwu ọma+ ndị si n’ọnụ ya na-apụta tụkwara ha n’anya, ha wee na-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+