Ọnụ Ọgụgụ 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Unu ga-eweta ụmụ oké ehi abụọ na otu ebule na ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ+ ka ha bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ, bụ́ àjà nsure ọkụ+ a chụụrụ Jehova. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+
19 Unu ga-eweta ụmụ oké ehi abụọ na otu ebule na ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ+ ka ha bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ, bụ́ àjà nsure ọkụ+ a chụụrụ Jehova. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+