Ọnụ Ọgụgụ 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Dị ka àjà ọka+ ha bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, unu ga-achụ ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa n’àjà maka otu oké ehi, chụọkwa ụzọ abụọ n’ụzọ iri+ n’àjà maka ebule ahụ.
20 Dị ka àjà ọka+ ha bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, unu ga-achụ ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa n’àjà maka otu oké ehi, chụọkwa ụzọ abụọ n’ụzọ iri+ n’àjà maka ebule ahụ.