Levitikọs 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ma ọ bụ na e mere ka ọ mata iwu o mebiri,+ ọ ga-eweta nwa mkpi,+ nke ahụ́ dị mma, ka ọ bụrụ àjà ya. Ọnụ Ọgụgụ 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga na-achụkwa otu nwa ewu+ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie a chụụrụ Jehova, ma e wezụga àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+
23 ma ọ bụ na e mere ka ọ mata iwu o mebiri,+ ọ ga-eweta nwa mkpi,+ nke ahụ́ dị mma, ka ọ bụrụ àjà ya.
15 A ga na-achụkwa otu nwa ewu+ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie a chụụrụ Jehova, ma e wezụga àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+