16 “‘Ọ bụrụ na àjà o wetara ka a chụọrọ ya bụ nkwa o kwere+ ma ọ bụ àjà afọ ofufo,+ a ga-eri ya n’ụbọchị ọ chụrụ àjà ahụ, e nwekwara ike iri nke fọdụrụ na ya echi ya.
21 “‘Ọ bụrụ na mmadụ ewetara Jehova àjà udo+ iji mezuo ihe o kwere ná nkwa+ ma ọ bụ weta ya dị ka onyinye afọ ofufo, ọ ga-abụ nke ahụ́ dị mma nke si n’ìgwè ehi ma ọ bụ n’ìgwè ewu na atụrụ, iji nweta ihu ọma. Ọ gaghị enwe nkwarụ ọ bụla.