Levitikọs 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi achọọ ịchụrụ Jehova àjà ọka,*+ àjà ya kwesịrị ịbụ ntụ ọka e gwere nke ọma;+ ọ ga-awụkwa ya mmanụ ma tụkwasị frankinsens n’elu ya.
2 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi achọọ ịchụrụ Jehova àjà ọka,*+ àjà ya kwesịrị ịbụ ntụ ọka e gwere nke ọma;+ ọ ga-awụkwa ya mmanụ ma tụkwasị frankinsens n’elu ya.