Levitikọs 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà udo,+ ọ bụrụkwa na ọ ga-eweta ya site n’ìgwè ehi, ma ọ̀ bụ oké ma ọ bụ nne, ọ bụ nke ahụ́ dị mma+ ka ọ ga-eweta n’ihu Jehova.
3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà udo,+ ọ bụrụkwa na ọ ga-eweta ya site n’ìgwè ehi, ma ọ̀ bụ oké ma ọ bụ nne, ọ bụ nke ahụ́ dị mma+ ka ọ ga-eweta n’ihu Jehova.