Levitikọs 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmadụ ise n’ime unu ga-achụ otu narị mmadụ ọsọ, otu narị mmadụ n’ime unu ga-achụ puku mmadụ iri ọsọ, ndị iro unu ga-adakwa n’ihu unu site ná mma agha.+
8 Mmadụ ise n’ime unu ga-achụ otu narị mmadụ ọsọ, otu narị mmadụ n’ime unu ga-achụ puku mmadụ iri ọsọ, ndị iro unu ga-adakwa n’ihu unu site ná mma agha.+