Joshụa 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee gbaa obodo ahụ na ihe niile dị na ya ọkụ.+ Naanị ọlaọcha na ọlaedo na arịa ọla kọpa na ígwè ka ha debere n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+
24 Ha wee gbaa obodo ahụ na ihe niile dị na ya ọkụ.+ Naanị ọlaọcha na ọlaedo na arịa ọla kọpa na ígwè ka ha debere n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+